Jenesis 5:12
Genesis 5:12 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Mgbe Kenan gbara iri afọ asaa ka ọ ghọrọ nna Mahalalel.
Genesis 5:12 in English
Genesis 5:12 · Berean Standard Bible
When Kenan was 70 years old, he became the father of Mahalalel.
Context
10Mgbe ọ ghọchara nna Kenan, Enọsh dịrị ndụ narị afọ asatọ na iri afọ na ise, mụta ụmụ ndị ikom na ụmụ ndị inyom. 11Enọsh nwụkwara mgbe ọ nọzuru narị afọ itoolu na afọ ise. 12Mgbe Kenan gbara iri afọ asaa ka ọ ghọrọ nna Mahalalel. 13Mgbe ọ ghọchara nna Mahalalel, Kenan dịrị ndụ narị afọ asatọ na iri afọ anọ mụta ụmụ ndị ikom na ụmụ ndị inyom. 14Kenan nwụrụ mgbe ọ gbara narị afọ itoolu na afọ iri.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.