Jenesis 5:14
Genesis 5:14 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Kenan nwụrụ mgbe ọ gbara narị afọ itoolu na afọ iri.
Genesis 5:14 in English
Genesis 5:14 · Berean Standard Bible
So Kenan lived a total of 910 years, and then he died.
Context
12Mgbe Kenan gbara iri afọ asaa ka ọ ghọrọ nna Mahalalel. 13Mgbe ọ ghọchara nna Mahalalel, Kenan dịrị ndụ narị afọ asatọ na iri afọ anọ mụta ụmụ ndị ikom na ụmụ ndị inyom. 14Kenan nwụrụ mgbe ọ gbara narị afọ itoolu na afọ iri. 15Mgbe Mahalalel gbara iri afọ isii na afọ ise ka ọ ghọrọ nna Jared. 16Mgbe ọ ghọchara nna Jared, Mahalalel dịrị ndụ narị afọ asatọ na iri afọ atọ, mụta ụmụ ndị ikom na ụmụ ndị inyom.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.