Native Bible

Genesis 5:15 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Mgbe Mahalalel gbara iri afọ isii na afọ ise ka ọ ghọrọ nna Jared.

Genesis 5:15 in English

Genesis 5:15 · Berean Standard Bible

When Mahalalel was 65 years old, he became the father of Jared.

Context

13Mgbe ọ ghọchara nna Mahalalel, Kenan dịrị ndụ narị afọ asatọ na iri afọ anọ mụta ụmụ ndị ikom na ụmụ ndị inyom. 14Kenan nwụrụ mgbe ọ gbara narị afọ itoolu na afọ iri. 15Mgbe Mahalalel gbara iri afọ isii na afọ ise ka ọ ghọrọ nna Jared. 16Mgbe ọ ghọchara nna Jared, Mahalalel dịrị ndụ narị afọ asatọ na iri afọ atọ, mụta ụmụ ndị ikom na ụmụ ndị inyom. 17Mahalalel nwụrụ mgbe ọ gbara narị afọ asatọ na iri afọ itoolu na ise.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.