Jenesis 5:13
Genesis 5:13 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Mgbe ọ ghọchara nna Mahalalel, Kenan dịrị ndụ narị afọ asatọ na iri afọ anọ mụta ụmụ ndị ikom na ụmụ ndị inyom.
Genesis 5:13 in English
Genesis 5:13 · Berean Standard Bible
And after he had become the father of Mahalalel, Kenan lived 840 years and had other sons and daughters.
Context
11Enọsh nwụkwara mgbe ọ nọzuru narị afọ itoolu na afọ ise. 12Mgbe Kenan gbara iri afọ asaa ka ọ ghọrọ nna Mahalalel. 13Mgbe ọ ghọchara nna Mahalalel, Kenan dịrị ndụ narị afọ asatọ na iri afọ anọ mụta ụmụ ndị ikom na ụmụ ndị inyom. 14Kenan nwụrụ mgbe ọ gbara narị afọ itoolu na afọ iri. 15Mgbe Mahalalel gbara iri afọ isii na afọ ise ka ọ ghọrọ nna Jared.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.