Jenesis 5:11
Genesis 5:11 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Enọsh nwụkwara mgbe ọ nọzuru narị afọ itoolu na afọ ise.
Genesis 5:11 in English
Genesis 5:11 · Berean Standard Bible
So Enosh lived a total of 905 years, and then he died.
Context
9Mgbe Enọsh gbara iri afọ itoolu, ọ ghọrọ nna Kenan. 10Mgbe ọ ghọchara nna Kenan, Enọsh dịrị ndụ narị afọ asatọ na iri afọ na ise, mụta ụmụ ndị ikom na ụmụ ndị inyom. 11Enọsh nwụkwara mgbe ọ nọzuru narị afọ itoolu na afọ ise. 12Mgbe Kenan gbara iri afọ asaa ka ọ ghọrọ nna Mahalalel. 13Mgbe ọ ghọchara nna Mahalalel, Kenan dịrị ndụ narị afọ asatọ na iri afọ anọ mụta ụmụ ndị ikom na ụmụ ndị inyom.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.