Native Bible

Genesis 5:16 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Mgbe ọ ghọchara nna Jared, Mahalalel dịrị ndụ narị afọ asatọ na iri afọ atọ, mụta ụmụ ndị ikom na ụmụ ndị inyom.

Genesis 5:16 in English

Genesis 5:16 · Berean Standard Bible

And after he had become the father of Jared, Mahalalel lived 830 years and had other sons and daughters.

Context

14Kenan nwụrụ mgbe ọ gbara narị afọ itoolu na afọ iri. 15Mgbe Mahalalel gbara iri afọ isii na afọ ise ka ọ ghọrọ nna Jared. 16Mgbe ọ ghọchara nna Jared, Mahalalel dịrị ndụ narị afọ asatọ na iri afọ atọ, mụta ụmụ ndị ikom na ụmụ ndị inyom. 17Mahalalel nwụrụ mgbe ọ gbara narị afọ asatọ na iri afọ itoolu na ise. 18Mgbe Jared dị narị afọ na iri afọ isii na abụọ ka ọ ghọrọ nna Enọk.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.