Jenesis 5:18
Genesis 5:18 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Mgbe Jared dị narị afọ na iri afọ isii na abụọ ka ọ ghọrọ nna Enọk.
Genesis 5:18 in English
Genesis 5:18 · Berean Standard Bible
When Jared was 162 years old, he became the father of Enoch.
Context
16Mgbe ọ ghọchara nna Jared, Mahalalel dịrị ndụ narị afọ asatọ na iri afọ atọ, mụta ụmụ ndị ikom na ụmụ ndị inyom. 17Mahalalel nwụrụ mgbe ọ gbara narị afọ asatọ na iri afọ itoolu na ise. 18Mgbe Jared dị narị afọ na iri afọ isii na abụọ ka ọ ghọrọ nna Enọk. 19Mgbe ọ ghọchara nna Enọk, Jared dịrị ndụ narị afọ asatọ ọzọ mụta ụmụ ndị ikom na ụmụ ndị inyom. 20Jared nwụrụ mgbe ọ gbara narị afọ itoolu na iri afọ isii na abụọ.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.