Native Bible

Genesis 5:19 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Mgbe ọ ghọchara nna Enọk, Jared dịrị ndụ narị afọ asatọ ọzọ mụta ụmụ ndị ikom na ụmụ ndị inyom.

Genesis 5:19 in English

Genesis 5:19 · Berean Standard Bible

And after he had become the father of Enoch, Jared lived 800 years and had other sons and daughters.

Context

17Mahalalel nwụrụ mgbe ọ gbara narị afọ asatọ na iri afọ itoolu na ise. 18Mgbe Jared dị narị afọ na iri afọ isii na abụọ ka ọ ghọrọ nna Enọk. 19Mgbe ọ ghọchara nna Enọk, Jared dịrị ndụ narị afọ asatọ ọzọ mụta ụmụ ndị ikom na ụmụ ndị inyom. 20Jared nwụrụ mgbe ọ gbara narị afọ itoolu na iri afọ isii na abụọ. 21Mgbe Enọk gbara iri afọ isii na afọ ise ka ọ ghọrọ nna Metusela.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.