Jenesis 5:21
Genesis 5:21 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Mgbe Enọk gbara iri afọ isii na afọ ise ka ọ ghọrọ nna Metusela.
Genesis 5:21 in English
Genesis 5:21 · Berean Standard Bible
When Enoch was 65 years old, he became the father of Methuselah.
Context
19Mgbe ọ ghọchara nna Enọk, Jared dịrị ndụ narị afọ asatọ ọzọ mụta ụmụ ndị ikom na ụmụ ndị inyom. 20Jared nwụrụ mgbe ọ gbara narị afọ itoolu na iri afọ isii na abụọ. 21Mgbe Enọk gbara iri afọ isii na afọ ise ka ọ ghọrọ nna Metusela. 22Mgbe ọ ghọchara nna Metusela, Enọk soro ụzọ Chineke narị afọ atọ. Nʼoge a, ọ mụtara ụmụ ndị ikom na ụmụ ndị inyom. 23Ọnụọgụgụ nke afọ niile Enọk biri ndụ, bụ narị afọ atọ na iri afọ isii na ise.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.