Native Bible

Genesis 5:22 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Mgbe ọ ghọchara nna Metusela, Enọk soro ụzọ Chineke narị afọ atọ. Nʼoge a, ọ mụtara ụmụ ndị ikom na ụmụ ndị inyom.

Genesis 5:22 in English

Genesis 5:22 · Berean Standard Bible

And after he had become the father of Methuselah, Enoch walked with God * 300 years and had other sons and daughters.

Context

20Jared nwụrụ mgbe ọ gbara narị afọ itoolu na iri afọ isii na abụọ. 21Mgbe Enọk gbara iri afọ isii na afọ ise ka ọ ghọrọ nna Metusela. 22Mgbe ọ ghọchara nna Metusela, Enọk soro ụzọ Chineke narị afọ atọ. Nʼoge a, ọ mụtara ụmụ ndị ikom na ụmụ ndị inyom. 23Ọnụọgụgụ nke afọ niile Enọk biri ndụ, bụ narị afọ atọ na iri afọ isii na ise. 24Enọk soro ụzọ Chineke ruo na a hụkwaghị ya nʼihi na Chineke kpọọrọ ya.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.