Jenesis 5:23
Genesis 5:23 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ọnụọgụgụ nke afọ niile Enọk biri ndụ, bụ narị afọ atọ na iri afọ isii na ise.
Genesis 5:23 in English
Genesis 5:23 · Berean Standard Bible
So Enoch lived a total of 365 years.
Context
21Mgbe Enọk gbara iri afọ isii na afọ ise ka ọ ghọrọ nna Metusela. 22Mgbe ọ ghọchara nna Metusela, Enọk soro ụzọ Chineke narị afọ atọ. Nʼoge a, ọ mụtara ụmụ ndị ikom na ụmụ ndị inyom. 23Ọnụọgụgụ nke afọ niile Enọk biri ndụ, bụ narị afọ atọ na iri afọ isii na ise. 24Enọk soro ụzọ Chineke ruo na a hụkwaghị ya nʼihi na Chineke kpọọrọ ya. 25Mgbe Metusela gbara narị afọ na iri afọ asatọ na asaa ka ọ ghọrọ nna Lamek.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.