Native Bible

Genesis 5:25 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Mgbe Metusela gbara narị afọ na iri afọ asatọ na asaa ka ọ ghọrọ nna Lamek.

Genesis 5:25 in English

Genesis 5:25 · Berean Standard Bible

When Methuselah was 187 years old, he became the father of Lamech.

Context

23Ọnụọgụgụ nke afọ niile Enọk biri ndụ, bụ narị afọ atọ na iri afọ isii na ise. 24Enọk soro ụzọ Chineke ruo na a hụkwaghị ya nʼihi na Chineke kpọọrọ ya. 25Mgbe Metusela gbara narị afọ na iri afọ asatọ na asaa ka ọ ghọrọ nna Lamek. 26Mgbe ọ ghọchara nna Lamek, Metusela dịrị ndụ narị afọ asaa na iri afọ asatọ na abụọ ọzọ mụta ụmụ ndị ikom na ụmụ ndị inyom. 27Metusela nwụrụ mgbe ọ gbara narị afọ itoolu na iri afọ isii na itoolu.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.