Native Bible

Genesis 5:26 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Mgbe ọ ghọchara nna Lamek, Metusela dịrị ndụ narị afọ asaa na iri afọ asatọ na abụọ ọzọ mụta ụmụ ndị ikom na ụmụ ndị inyom.

Genesis 5:26 in English

Genesis 5:26 · Berean Standard Bible

And after he had become the father of Lamech, Methuselah lived 782 years and had other sons and daughters.

Context

24Enọk soro ụzọ Chineke ruo na a hụkwaghị ya nʼihi na Chineke kpọọrọ ya. 25Mgbe Metusela gbara narị afọ na iri afọ asatọ na asaa ka ọ ghọrọ nna Lamek. 26Mgbe ọ ghọchara nna Lamek, Metusela dịrị ndụ narị afọ asaa na iri afọ asatọ na abụọ ọzọ mụta ụmụ ndị ikom na ụmụ ndị inyom. 27Metusela nwụrụ mgbe ọ gbara narị afọ itoolu na iri afọ isii na itoolu. 28Mgbe Lamek gbara narị afọ na iri afọ asatọ na abụọ ka ọ mụtara nwa nwoke.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.