Jenesis 5:27
Genesis 5:27 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Metusela nwụrụ mgbe ọ gbara narị afọ itoolu na iri afọ isii na itoolu.
Genesis 5:27 in English
Genesis 5:27 · Berean Standard Bible
So Methuselah lived a total of 969 years, and then he died.
Context
25Mgbe Metusela gbara narị afọ na iri afọ asatọ na asaa ka ọ ghọrọ nna Lamek. 26Mgbe ọ ghọchara nna Lamek, Metusela dịrị ndụ narị afọ asaa na iri afọ asatọ na abụọ ọzọ mụta ụmụ ndị ikom na ụmụ ndị inyom. 27Metusela nwụrụ mgbe ọ gbara narị afọ itoolu na iri afọ isii na itoolu. 28Mgbe Lamek gbara narị afọ na iri afọ asatọ na abụọ ka ọ mụtara nwa nwoke. 29Lamek gụrụ ya Noa, nʼihi na ọ sịrị: “Ọ ga-akasị anyị obi nʼime oke ọrụ na ndọgbu anyị na-adọgbu onwe anyị nʼọrụ nʼala a Onyenwe anyị bụrụ ọnụ.”
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.