Native Bible

Genesis 5:29 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Lamek gụrụ ya Noa, nʼihi na ọ sịrị: “Ọ ga-akasị anyị obi nʼime oke ọrụ na ndọgbu anyị na-adọgbu onwe anyị nʼọrụ nʼala a Onyenwe anyị bụrụ ọnụ.”

Genesis 5:29 in English

Genesis 5:29 · Berean Standard Bible

And he named him Noah,* saying, “May this one comfort us in the labor and toil of our hands caused by the ground that the LORD has cursed.”

Context

27Metusela nwụrụ mgbe ọ gbara narị afọ itoolu na iri afọ isii na itoolu. 28Mgbe Lamek gbara narị afọ na iri afọ asatọ na abụọ ka ọ mụtara nwa nwoke. 29Lamek gụrụ ya Noa, nʼihi na ọ sịrị: “Ọ ga-akasị anyị obi nʼime oke ọrụ na ndọgbu anyị na-adọgbu onwe anyị nʼọrụ nʼala a Onyenwe anyị bụrụ ọnụ.” 30Mgbe a mụsịrị Noa, Lamek dịrị ndụ narị afọ ise na iri afọ itoolu na ise ọzọ mụta ụmụ ndị ikom na ụmụ ndị inyom. 31Lamek nwụrụ mgbe ọ gbara narị afọ asaa na iri afọ asaa na asaa.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.