Native Bible

Genesis 5:31 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Lamek nwụrụ mgbe ọ gbara narị afọ asaa na iri afọ asaa na asaa.

Genesis 5:31 in English

Genesis 5:31 · Berean Standard Bible

So Lamech lived a total of 777 years, and then he died.

Context

29Lamek gụrụ ya Noa, nʼihi na ọ sịrị: “Ọ ga-akasị anyị obi nʼime oke ọrụ na ndọgbu anyị na-adọgbu onwe anyị nʼọrụ nʼala a Onyenwe anyị bụrụ ọnụ.” 30Mgbe a mụsịrị Noa, Lamek dịrị ndụ narị afọ ise na iri afọ itoolu na ise ọzọ mụta ụmụ ndị ikom na ụmụ ndị inyom. 31Lamek nwụrụ mgbe ọ gbara narị afọ asaa na iri afọ asaa na asaa. 32Mgbe Noa gbara narị afọ ise ọ ghọrọ nna Shem, Ham na Jafet.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.