Native Bible

Genesis 5:30 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Mgbe a mụsịrị Noa, Lamek dịrị ndụ narị afọ ise na iri afọ itoolu na ise ọzọ mụta ụmụ ndị ikom na ụmụ ndị inyom.

Genesis 5:30 in English

Genesis 5:30 · Berean Standard Bible

And after he had become the father of Noah, Lamech lived 595 years and had other sons and daughters.

Context

28Mgbe Lamek gbara narị afọ na iri afọ asatọ na abụọ ka ọ mụtara nwa nwoke. 29Lamek gụrụ ya Noa, nʼihi na ọ sịrị: “Ọ ga-akasị anyị obi nʼime oke ọrụ na ndọgbu anyị na-adọgbu onwe anyị nʼọrụ nʼala a Onyenwe anyị bụrụ ọnụ.” 30Mgbe a mụsịrị Noa, Lamek dịrị ndụ narị afọ ise na iri afọ itoolu na ise ọzọ mụta ụmụ ndị ikom na ụmụ ndị inyom. 31Lamek nwụrụ mgbe ọ gbara narị afọ asaa na iri afọ asaa na asaa. 32Mgbe Noa gbara narị afọ ise ọ ghọrọ nna Shem, Ham na Jafet.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.