Native Bible

Genesis 5:32 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Mgbe Noa gbara narị afọ ise ọ ghọrọ nna Shem, Ham na Jafet.

Genesis 5:32 in English

Genesis 5:32 · Berean Standard Bible

After Noah was 500 years old, he became the father of Shem, Ham, and Japheth.

Context

30Mgbe a mụsịrị Noa, Lamek dịrị ndụ narị afọ ise na iri afọ itoolu na ise ọzọ mụta ụmụ ndị ikom na ụmụ ndị inyom. 31Lamek nwụrụ mgbe ọ gbara narị afọ asaa na iri afọ asaa na asaa. 32Mgbe Noa gbara narị afọ ise ọ ghọrọ nna Shem, Ham na Jafet.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.