Jenesis 5:20
Genesis 5:20 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Jared nwụrụ mgbe ọ gbara narị afọ itoolu na iri afọ isii na abụọ.
Genesis 5:20 in English
Genesis 5:20 · Berean Standard Bible
So Jared lived a total of 962 years, and then he died.
Context
18Mgbe Jared dị narị afọ na iri afọ isii na abụọ ka ọ ghọrọ nna Enọk. 19Mgbe ọ ghọchara nna Enọk, Jared dịrị ndụ narị afọ asatọ ọzọ mụta ụmụ ndị ikom na ụmụ ndị inyom. 20Jared nwụrụ mgbe ọ gbara narị afọ itoolu na iri afọ isii na abụọ. 21Mgbe Enọk gbara iri afọ isii na afọ ise ka ọ ghọrọ nna Metusela. 22Mgbe ọ ghọchara nna Metusela, Enọk soro ụzọ Chineke narị afọ atọ. Nʼoge a, ọ mụtara ụmụ ndị ikom na ụmụ ndị inyom.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.