Jenesis 49:21
Genesis 49:21 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
“Naftalị dịka nne ele a hapụrụ ahapụ, nke na-amụpụta ụmụ ele mara mma.
Genesis 49:21 in English
Genesis 49:21 · Berean Standard Bible
Naphtali is a doe set free that bears beautiful fawns.*
Context
19“Gad bụ onye usuu ndị o-ji-egbe-aga ga-abịakwasị,
ma ọ ga-alụso ha ọgụ, chụọkwa ha ọsọ. 20“Asha ga-esi nʼubi ya wepụta nri gbara abụba,
nke na-adị ndị eze mma. 21“Naftalị dịka nne ele a hapụrụ ahapụ,
nke na-amụpụta ụmụ ele mara mma. 22“Dịka osisi vaịnị a kụrụ nʼakụkụ iyi,
nke alaka ya na-awasa rigoro nʼelu mgbidi,
na nke na-amị ezi mkpụrụ, otu a ka Josef dị. 23Ndị na-agbata ụta sitere nʼobi ilu lụso ya agha,
ha gbara ya àkụ site nʼịkpọ asị.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.