Jenesis 49:20
Genesis 49:20 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
“Asha ga-esi nʼubi ya wepụta nri gbara abụba, nke na-adị ndị eze mma.
Genesis 49:20 in English
Genesis 49:20 · Berean Standard Bible
Asher’s food will be rich; he shall provide royal delicacies.
Context
18“O Onyenwe anyị, ana m ele anya nnapụta gị. 19“Gad bụ onye usuu ndị o-ji-egbe-aga ga-abịakwasị,
ma ọ ga-alụso ha ọgụ, chụọkwa ha ọsọ. 20“Asha ga-esi nʼubi ya wepụta nri gbara abụba,
nke na-adị ndị eze mma. 21“Naftalị dịka nne ele a hapụrụ ahapụ,
nke na-amụpụta ụmụ ele mara mma. 22“Dịka osisi vaịnị a kụrụ nʼakụkụ iyi,
nke alaka ya na-awasa rigoro nʼelu mgbidi,
na nke na-amị ezi mkpụrụ, otu a ka Josef dị.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.