Native Bible

Genesis 49:18 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

“O Onyenwe anyị, ana m ele anya nnapụta gị.

Genesis 49:18 in English

Genesis 49:18 · Berean Standard Bible

I await Your salvation, O LORD.

Context

16“Dan ga-eme ka ikpe ziri ezi rute ndị ya aka dịka otu nʼime ebo Izrel. 17Dan ga-adị ka agwọ dị nʼakụkụ okporoụzọ, dịka ajụala dị nʼụzọ ọhịa, nke na-ata ịnyịnya nʼikiri ụkwụ, si otu a mee ka onye na-agba ịnyịnya dalaa azụ. 18“O Onyenwe anyị, ana m ele anya nnapụta gị. 19“Gad bụ onye usuu ndị o-ji-egbe-aga ga-abịakwasị, ma ọ ga-alụso ha ọgụ, chụọkwa ha ọsọ. 20“Asha ga-esi nʼubi ya wepụta nri gbara abụba, nke na-adị ndị eze mma.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.