Jenesis 49:16
Genesis 49:16 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
“Dan ga-eme ka ikpe ziri ezi rute ndị ya aka dịka otu nʼime ebo Izrel.
Genesis 49:16 in English
Genesis 49:16 · Berean Standard Bible
Dan shall provide justice for his people * as one of the tribes of Israel.
Context
14“Isaka dị ike dịka ịnyịnya ibu
na-amakpu nʼetiti ọgba atụrụ. 15Mgbe ọ hụrụ otu ebe izuike ya si dị mma,
hụ otu ala ya si maa mma,
ọ ga-ehudata isi ya ibu ibu arụ;
were onwe ya nye ịrụ ọrụ ike. 16“Dan ga-eme ka ikpe ziri ezi rute ndị ya aka
dịka otu nʼime ebo Izrel. 17Dan ga-adị ka agwọ dị nʼakụkụ okporoụzọ,
dịka ajụala dị nʼụzọ ọhịa,
nke na-ata ịnyịnya nʼikiri ụkwụ,
si otu a mee ka onye na-agba ịnyịnya dalaa azụ. 18“O Onyenwe anyị, ana m ele anya nnapụta gị.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.