Jenesis 49:15
Genesis 49:15 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Mgbe ọ hụrụ otu ebe izuike ya si dị mma, hụ otu ala ya si maa mma, ọ ga-ehudata isi ya ibu ibu arụ; were onwe ya nye ịrụ ọrụ ike.
Genesis 49:15 in English
Genesis 49:15 · Berean Standard Bible
He saw that his resting place was good and that his land was pleasant, so he bent his shoulder to the burden and submitted to labor as a servant.
Context
13“Zebụlọn ga-ebi nʼakụkụ osimiri.
Ọ ga-abụ ebe izuike nye ụgbọ mmiri.
Oke ala ya ga-agbatịpụ ruo Saịdọn. 14“Isaka dị ike dịka ịnyịnya ibu
na-amakpu nʼetiti ọgba atụrụ. 15Mgbe ọ hụrụ otu ebe izuike ya si dị mma,
hụ otu ala ya si maa mma,
ọ ga-ehudata isi ya ibu ibu arụ;
were onwe ya nye ịrụ ọrụ ike. 16“Dan ga-eme ka ikpe ziri ezi rute ndị ya aka
dịka otu nʼime ebo Izrel. 17Dan ga-adị ka agwọ dị nʼakụkụ okporoụzọ,
dịka ajụala dị nʼụzọ ọhịa,
nke na-ata ịnyịnya nʼikiri ụkwụ,
si otu a mee ka onye na-agba ịnyịnya dalaa azụ.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.