Native Bible

Genesis 49:19 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

“Gad bụ onye usuu ndị o-ji-egbe-aga ga-abịakwasị, ma ọ ga-alụso ha ọgụ, chụọkwa ha ọsọ.

Genesis 49:19 in English

Genesis 49:19 · Berean Standard Bible

Gad * will be attacked by raiders, but he will attack their heels.

Context

17Dan ga-adị ka agwọ dị nʼakụkụ okporoụzọ, dịka ajụala dị nʼụzọ ọhịa, nke na-ata ịnyịnya nʼikiri ụkwụ, si otu a mee ka onye na-agba ịnyịnya dalaa azụ. 18“O Onyenwe anyị, ana m ele anya nnapụta gị. 19“Gad bụ onye usuu ndị o-ji-egbe-aga ga-abịakwasị, ma ọ ga-alụso ha ọgụ, chụọkwa ha ọsọ. 20“Asha ga-esi nʼubi ya wepụta nri gbara abụba, nke na-adị ndị eze mma. 21“Naftalị dịka nne ele a hapụrụ ahapụ, nke na-amụpụta ụmụ ele mara mma.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.