Jenesis 40:4
Genesis 40:4 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Onyeisi ndị nche mere Josef onye na-elekọta ha. Ha nọrọ nʼụlọ mkpọrọ ọtụtụ ụbọchị.
Genesis 40:4 in English
Genesis 40:4 · Berean Standard Bible
The captain of the guard assigned them to Joseph, and he became their personal attendant. After they had been in custody for some time,
Context
2Nʼihi ya, Fero were iwe megide ndị ozi ya abụọ ndị a, onyeisi ndị na-ebu iko ya na onye na-esiri ya nri. 3O tinyere ha na nga, nʼụlọ mkpọrọ dị nʼụlọ onyeisi ndị nche, ebe ahụ a tụbara Josef. 4Onyeisi ndị nche mere Josef onye na-elekọta ha.
Ha nọrọ nʼụlọ mkpọrọ ọtụtụ ụbọchị. 5Ha abụọ, onye ahụ na-esiri eze nri, na onye na-ebu iko eze Ijipt, rọrọ nrọ nʼotu abalị. Nrọ nke onye ọ bụla nwere nkọwa nke ya. 6Mgbe chi bọrọ, Josef bịakwutere ha hụ na ihu ha gbarụrụ agbarụ.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.