Native Bible

Genesis 30:20 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Ugbu a Lịa kwuru sị, “Chineke enyela m ezi onyinye dị oke ọnụ. Ugbu a, di m ga-eji nkwanye ugwu leta m nʼihi na amụọrala m ya ụmụ ndị ikom isii.” Ọ kpọrọ aha ya Zebụlọn.

Genesis 30:20 in English

Genesis 30:20 · Berean Standard Bible

“God has given me a good gift,” she said. “This time my husband will honor me, because I have borne him six sons.” And she named him Zebulun.*

Context

18Lịa sịrị, “Chineke akwụọla m ụgwọ maka odibo m nwanyị m nyere di m.” Ya mere ọ kpọrọ aha ya Isaka. 19Lịa tụkwaara ime ọzọ mụtara Jekọb nwa nwoke nke isii. 20Ugbu a Lịa kwuru sị, “Chineke enyela m ezi onyinye dị oke ọnụ. Ugbu a, di m ga-eji nkwanye ugwu leta m nʼihi na amụọrala m ya ụmụ ndị ikom isii.” Ọ kpọrọ aha ya Zebụlọn. 21Emesịa, Lịa mụrụ nwa nwanyị, kpọọ ya Daịna. 22Chineke chetara Rechel. Ọ nụrụ olu ya, meghee akpanwa ya.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.