Native Bible

Genesis 30:19 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Lịa tụkwaara ime ọzọ mụtara Jekọb nwa nwoke nke isii.

Genesis 30:19 in English

Genesis 30:19 · Berean Standard Bible

Again Leah conceived and bore a sixth son to Jacob.

Context

17Chineke nụrụ olu Lịa, ọ tụụrụ ime mụtara Jekọb nwa nwoke nke ise. 18Lịa sịrị, “Chineke akwụọla m ụgwọ maka odibo m nwanyị m nyere di m.” Ya mere ọ kpọrọ aha ya Isaka. 19Lịa tụkwaara ime ọzọ mụtara Jekọb nwa nwoke nke isii. 20Ugbu a Lịa kwuru sị, “Chineke enyela m ezi onyinye dị oke ọnụ. Ugbu a, di m ga-eji nkwanye ugwu leta m nʼihi na amụọrala m ya ụmụ ndị ikom isii.” Ọ kpọrọ aha ya Zebụlọn. 21Emesịa, Lịa mụrụ nwa nwanyị, kpọọ ya Daịna.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.