Jenesis 30:21
Genesis 30:21 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Emesịa, Lịa mụrụ nwa nwanyị, kpọọ ya Daịna.
Genesis 30:21 in English
Genesis 30:21 · Berean Standard Bible
After that, Leah gave birth to a daughter and named her Dinah.
Context
19Lịa tụkwaara ime ọzọ mụtara Jekọb nwa nwoke nke isii. 20Ugbu a Lịa kwuru sị, “Chineke enyela m ezi onyinye dị oke ọnụ. Ugbu a, di m ga-eji nkwanye ugwu leta m nʼihi na amụọrala m ya ụmụ ndị ikom isii.” Ọ kpọrọ aha ya Zebụlọn. 21Emesịa, Lịa mụrụ nwa nwanyị, kpọọ ya Daịna. 22Chineke chetara Rechel. Ọ nụrụ olu ya, meghee akpanwa ya. 23Nʼihi ya, Rechel tụụrụ ime mụta nwa nwoke. Ọ sịrị, “Chineke ewepụla nkọcha dịịrị m.”
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.