Jenesis 30:22
Genesis 30:22 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Chineke chetara Rechel. Ọ nụrụ olu ya, meghee akpanwa ya.
Genesis 30:22 in English
Genesis 30:22 · Berean Standard Bible
Then God remembered Rachel. He listened to her and opened her womb,
Context
20Ugbu a Lịa kwuru sị, “Chineke enyela m ezi onyinye dị oke ọnụ. Ugbu a, di m ga-eji nkwanye ugwu leta m nʼihi na amụọrala m ya ụmụ ndị ikom isii.” Ọ kpọrọ aha ya Zebụlọn. 21Emesịa, Lịa mụrụ nwa nwanyị, kpọọ ya Daịna. 22Chineke chetara Rechel. Ọ nụrụ olu ya, meghee akpanwa ya. 23Nʼihi ya, Rechel tụụrụ ime mụta nwa nwoke. Ọ sịrị, “Chineke ewepụla nkọcha dịịrị m.” 24Rechel kpọrọ aha ya Josef, dị ka ọ sịrị, “Ka Onyenwe anyị nyekwa m nwa nwoke ọzọ.”
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.