Native Bible

Genesis 30:23 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Nʼihi ya, Rechel tụụrụ ime mụta nwa nwoke. Ọ sịrị, “Chineke ewepụla nkọcha dịịrị m.”

Genesis 30:23 in English

Genesis 30:23 · Berean Standard Bible

and she conceived and gave birth to a son. “God has taken away my shame,” she said.

Context

21Emesịa, Lịa mụrụ nwa nwanyị, kpọọ ya Daịna. 22Chineke chetara Rechel. Ọ nụrụ olu ya, meghee akpanwa ya. 23Nʼihi ya, Rechel tụụrụ ime mụta nwa nwoke. Ọ sịrị, “Chineke ewepụla nkọcha dịịrị m.” 24Rechel kpọrọ aha ya Josef, dị ka ọ sịrị, “Ka Onyenwe anyị nyekwa m nwa nwoke ọzọ.” 25Mgbe Rechel mụsịrị Josef, Jekọb jekwuru Leban sị ya, “Zilaga m ka m laghachi nʼebe m na ala nke m.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.