Jenesis 21:7
Genesis 21:7 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
O kwukwara sị, “Onye gaara agwa Ebraham sị ya na Sera ga-azụlite ụmụntakịrị. Ma otu ọ dị, amụtarala m ya nwa nwoke ugbu a o merela agadi.”
Genesis 21:7 in English
Genesis 21:7 · Berean Standard Bible
She added, “Who would have told Abraham that Sarah would nurse children? Yet I have borne him a son in his old age.”
Context
5Ebraham agbaala narị afọ mgbe a mụrụ Aịzik nwa ya nwoke. 6Nʼoge ahụ, Sera kwuru sị, “Chineke ewetarala m ọchị. Ndị niile nụrụ akụkọ a ga-esoro m chịa ọchị.” 7O kwukwara sị, “Onye gaara agwa Ebraham sị ya na Sera ga-azụlite ụmụntakịrị. Ma otu ọ dị, amụtarala m ya nwa nwoke ugbu a o merela agadi.” 8Nwata ahụ tokwara, ruo mgbe a kwụsịrị ya ara.* Nʼụbọchị ahụ a kwụsịrị ya ara, Ebraham kpọrọ oriri. 9Ma mgbe Sera hụrụ na nwa nwoke ahụ Hega onye Ijipt mụtaara Ebraham nọ na-akwa emo,
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.