Native Bible

Genesis 21:9 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Ma mgbe Sera hụrụ na nwa nwoke ahụ Hega onye Ijipt mụtaara Ebraham nọ na-akwa emo,

Genesis 21:9 in English

Genesis 21:9 · Berean Standard Bible

But Sarah saw that the son whom Hagar the Egyptian had borne to Abraham was mocking her son,*

Context

7O kwukwara sị, “Onye gaara agwa Ebraham sị ya na Sera ga-azụlite ụmụntakịrị. Ma otu ọ dị, amụtarala m ya nwa nwoke ugbu a o merela agadi.” 8Nwata ahụ tokwara, ruo mgbe a kwụsịrị ya ara.* Nʼụbọchị ahụ a kwụsịrị ya ara, Ebraham kpọrọ oriri. 9Ma mgbe Sera hụrụ na nwa nwoke ahụ Hega onye Ijipt mụtaara Ebraham nọ na-akwa emo, 10ọ gwara Ebraham okwu sị ya, “Chụpụ ohu nwanyị a na nwa ya. Nʼihi na nwa nwoke ohu nwanyị agaghị eso nwa m nwoke Aịzik keta oke nʼihe nketa.” 11Okwu a wutere Ebraham nke ukwuu nʼihi na ihe banyere nwa ya nwoke Ishmel na-emetụ ya nʼobi.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.