Jenesis 21:6
Genesis 21:6 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Nʼoge ahụ, Sera kwuru sị, “Chineke ewetarala m ọchị. Ndị niile nụrụ akụkọ a ga-esoro m chịa ọchị.”
Genesis 21:6 in English
Genesis 21:6 · Berean Standard Bible
Then Sarah said, “God has made me laugh, and everyone who hears of this will laugh with me.”
Context
4Mgbe Aịzik nọrọ ụbọchị asatọ site nʼụbọchị a mụrụ ya, Ebraham biri ya ugwu dịka Chineke si nye ya nʼiwu. 5Ebraham agbaala narị afọ mgbe a mụrụ Aịzik nwa ya nwoke. 6Nʼoge ahụ, Sera kwuru sị, “Chineke ewetarala m ọchị. Ndị niile nụrụ akụkọ a ga-esoro m chịa ọchị.” 7O kwukwara sị, “Onye gaara agwa Ebraham sị ya na Sera ga-azụlite ụmụntakịrị. Ma otu ọ dị, amụtarala m ya nwa nwoke ugbu a o merela agadi.” 8Nwata ahụ tokwara, ruo mgbe a kwụsịrị ya ara.* Nʼụbọchị ahụ a kwụsịrị ya ara, Ebraham kpọrọ oriri.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.