Jenesis 10:23
Genesis 10:23 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ụmụ ndị ikom Aram bụ, Uz, Hul, Geta na Meshek.
Genesis 10:23 in English
Genesis 10:23 · Berean Standard Bible
The sons of Aram: Uz, Hul, Gether, and Mash.*
Context
21A mụụrụ Shem ụmụ ndị ikom, onye nwanne nwoke nke tọrọ ya bụ Jafet. Ọ bụkwa nna nna ochie ụmụ ndị ikom niile Eba mụtara. 22Ụmụ ndị ikom Shem bụ
Elam,* Ashua, Apakshad, Lud na Aram. 23Ụmụ ndị ikom Aram bụ,
Uz, Hul, Geta na Meshek. 24Apakshad bụ nna Shela,
Shela bụrụ nna Eba. 25Eba mụtara ụmụ ndị ikom abụọ:
Aha otu nʼime ha bụ Peleg, nʼihi na ọ bụ nʼoge ndụ ya ka e kewara ụwa. Aha nwanne ya nwoke bụ Joktan.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.