Native Bible

Genesis 10:25 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Eba mụtara ụmụ ndị ikom abụọ: Aha otu nʼime ha bụ Peleg, nʼihi na ọ bụ nʼoge ndụ ya ka e kewara ụwa. Aha nwanne ya nwoke bụ Joktan.

Genesis 10:25 in English

Genesis 10:25 · Berean Standard Bible

Two sons were born to Eber: One was named Peleg,* because in his days the earth was divided, and his brother was named Joktan.

Context

23Ụmụ ndị ikom Aram bụ, Uz, Hul, Geta na Meshek. 24Apakshad bụ nna Shela, Shela bụrụ nna Eba. 25Eba mụtara ụmụ ndị ikom abụọ: Aha otu nʼime ha bụ Peleg, nʼihi na ọ bụ nʼoge ndụ ya ka e kewara ụwa. Aha nwanne ya nwoke bụ Joktan. 26Joktan bụ nna Almodad, Shelef, Hazamavet, Jera, 27Hadoram, Ụzal, Dikla,

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.