Native Bible

Genesis 10:27 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Hadoram, Ụzal, Dikla,

Genesis 10:27 in English

Context

25Eba mụtara ụmụ ndị ikom abụọ: Aha otu nʼime ha bụ Peleg, nʼihi na ọ bụ nʼoge ndụ ya ka e kewara ụwa. Aha nwanne ya nwoke bụ Joktan. 26Joktan bụ nna Almodad, Shelef, Hazamavet, Jera, 27Hadoram, Ụzal, Dikla, 28Obal, Abimael, Sheba, 29Ọfịa, Havila na Jobab. Ndị a niile bụ ụmụ ndị ikom Joktan.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.