Native Bible

Genesis 10:28 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Obal, Abimael, Sheba,

Genesis 10:28 in English

Context

26Joktan bụ nna Almodad, Shelef, Hazamavet, Jera, 27Hadoram, Ụzal, Dikla, 28Obal, Abimael, Sheba, 29Ọfịa, Havila na Jobab. Ndị a niile bụ ụmụ ndị ikom Joktan. 30Akụkụ ala ha bi gbasapụrụ site na Mesha ruo Sefa nʼala ugwu ugwu nke ọwụwa anyanwụ.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.