Jenesis 10:29
Genesis 10:29 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ọfịa, Havila na Jobab. Ndị a niile bụ ụmụ ndị ikom Joktan.
Genesis 10:29 in English
Genesis 10:29 · Berean Standard Bible
Ophir, Havilah, and Jobab. All these were sons of Joktan.
Context
27Hadoram, Ụzal, Dikla, 28Obal, Abimael, Sheba, 29Ọfịa, Havila na Jobab. Ndị a niile bụ ụmụ ndị ikom Joktan. 30Akụkụ ala ha bi gbasapụrụ site na Mesha ruo Sefa nʼala ugwu ugwu nke ọwụwa anyanwụ. 31Ndị a niile bụ ụmụ ndị ikom Shem, dịka ikwu ha na asụsụ ha si dị, nʼoke ala ebe ha dị, na obodo ha dị iche iche.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.