Jenesis 10:22
Genesis 10:22 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ụmụ ndị ikom Shem bụ Elam,* Ashua, Apakshad, Lud na Aram.
Genesis 10:22 in English
Genesis 10:22 · Berean Standard Bible
The sons of Shem: Elam, Asshur, Arphaxad, Lud, and Aram.
Context
20Ndị a bụ ụmụ ndị ikom Ham, dịka ikwu ha na asụsụ ha si dị, nʼoke ala ebe ha bi, na obodo ha dị iche iche. 21A mụụrụ Shem ụmụ ndị ikom, onye nwanne nwoke nke tọrọ ya bụ Jafet. Ọ bụkwa nna nna ochie ụmụ ndị ikom niile Eba mụtara. 22Ụmụ ndị ikom Shem bụ
Elam,* Ashua, Apakshad, Lud na Aram. 23Ụmụ ndị ikom Aram bụ,
Uz, Hul, Geta na Meshek. 24Apakshad bụ nna Shela,
Shela bụrụ nna Eba.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.