Native Bible

Genesis 10:20 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Ndị a bụ ụmụ ndị ikom Ham, dịka ikwu ha na asụsụ ha si dị, nʼoke ala ebe ha bi, na obodo ha dị iche iche.

Genesis 10:20 in English

Genesis 10:20 · Berean Standard Bible

These are the sons of Ham according to their clans, languages, lands, and nations.

Context

18ndị Avad, ndị Zema na ndị Hamat. Emesịa, ndị ikwu Kenan gbasara, 19oke ala ndị Kenan sitere na Saịdọn ruo Gera, gbatịa ruo Gaza, ruokwa Sọdọm, Gọmọra, Adma na Zeboiim, nke dị nso Lasha. 20Ndị a bụ ụmụ ndị ikom Ham, dịka ikwu ha na asụsụ ha si dị, nʼoke ala ebe ha bi, na obodo ha dị iche iche. 21A mụụrụ Shem ụmụ ndị ikom, onye nwanne nwoke nke tọrọ ya bụ Jafet. Ọ bụkwa nna nna ochie ụmụ ndị ikom niile Eba mụtara. 22Ụmụ ndị ikom Shem bụ Elam,* Ashua, Apakshad, Lud na Aram.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.