Native Bible

Exodus 6:22 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Ụmụ ndị ikom Uziel bụ, Mishael, Elzafan na Sitri.

Exodus 6:22 in English

Exodus 6:22 · Berean Standard Bible

The sons of Uzziel were Mishael, Elzaphan,* and Sithri.

Context

20Amram lụrụ Jokebed, nwanne nna ya. Erọn na Mosis bụ ụmụ ha ndị ikom. Ma Amram gbara narị afọ na iri afọ atọ na asaa mgbe ọ nwụrụ. 21Ụmụ ndị ikom Izha bụ Kora, Nefeg na Zikri. 22Ụmụ ndị ikom Uziel bụ, Mishael, Elzafan na Sitri. 23Erọn lụrụ Elisheba, nwa Aminadab, na nwanne nwanyị Nashọn. Ụmụ ha bụ, Nadab, na Abihu, Elieza na Itama. 24Ụmụ ndị ikom Kora bụ, Asịa, Elkena na Abiasaf. Ndị a bụ ndị ikwu Kora.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.