Ọpụpụ 6:24
Exodus 6:24 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ụmụ ndị ikom Kora bụ, Asịa, Elkena na Abiasaf. Ndị a bụ ndị ikwu Kora.
Exodus 6:24 in English
Exodus 6:24 · Berean Standard Bible
The sons of Korah were Assir, Elkanah, and Abiasaph.* These were the clans of the Korahites.
Context
22Ụmụ ndị ikom Uziel bụ,
Mishael, Elzafan na Sitri. 23Erọn lụrụ Elisheba, nwa Aminadab, na nwanne nwanyị Nashọn. Ụmụ ha bụ, Nadab, na Abihu, Elieza na Itama. 24Ụmụ ndị ikom Kora bụ,
Asịa, Elkena na Abiasaf.
Ndị a bụ ndị ikwu Kora. 25Elieza, nwa Erọn lụrụ otu nʼime ụmụ Putiel, onye mụtaara ya Finehaz.
Ndị a bụ aha ndịisi ezinaụlọ Livayị dịka ikwu ha si dị. 26Ọ bụkwa Mosis na Erọn ka Onyenwe anyị gwara okwu sị, “Sitenụ nʼala Ijipt dupụta ụmụ Izrel dịka ọnụọgụgụ ha si dị.”
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.