Ọpụpụ 6:23
Exodus 6:23 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Erọn lụrụ Elisheba, nwa Aminadab, na nwanne nwanyị Nashọn. Ụmụ ha bụ, Nadab, na Abihu, Elieza na Itama.
Exodus 6:23 in English
Exodus 6:23 · Berean Standard Bible
And Aaron married Elisheba, the daughter of Amminadab and sister of Nahshon, and she bore him Nadab and Abihu, Eleazar and Ithamar.
Context
21Ụmụ ndị ikom Izha bụ
Kora, Nefeg na Zikri. 22Ụmụ ndị ikom Uziel bụ,
Mishael, Elzafan na Sitri. 23Erọn lụrụ Elisheba, nwa Aminadab, na nwanne nwanyị Nashọn. Ụmụ ha bụ, Nadab, na Abihu, Elieza na Itama. 24Ụmụ ndị ikom Kora bụ,
Asịa, Elkena na Abiasaf.
Ndị a bụ ndị ikwu Kora. 25Elieza, nwa Erọn lụrụ otu nʼime ụmụ Putiel, onye mụtaara ya Finehaz.
Ndị a bụ aha ndịisi ezinaụlọ Livayị dịka ikwu ha si dị.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.