Native Bible

Exodus 6:21 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Ụmụ ndị ikom Izha bụ Kora, Nefeg na Zikri.

Exodus 6:21 in English

Exodus 6:21 · Berean Standard Bible

The sons of Izhar were Korah, Nepheg, and Zichri.

Context

19Ụmụ ndị ikom Merari bụ Mahali na Mushi. Ndị a niile si nʼagbụrụ Livayị, dịka ihe e dere banyere ha si dị. 20Amram lụrụ Jokebed, nwanne nna ya. Erọn na Mosis bụ ụmụ ha ndị ikom. Ma Amram gbara narị afọ na iri afọ atọ na asaa mgbe ọ nwụrụ. 21Ụmụ ndị ikom Izha bụ Kora, Nefeg na Zikri. 22Ụmụ ndị ikom Uziel bụ, Mishael, Elzafan na Sitri. 23Erọn lụrụ Elisheba, nwa Aminadab, na nwanne nwanyị Nashọn. Ụmụ ha bụ, Nadab, na Abihu, Elieza na Itama.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.