Native Bible

Exodus 6:20 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Amram lụrụ Jokebed, nwanne nna ya. Erọn na Mosis bụ ụmụ ha ndị ikom. Ma Amram gbara narị afọ na iri afọ atọ na asaa mgbe ọ nwụrụ.

Exodus 6:20 in English

Exodus 6:20 · Berean Standard Bible

And Amram married his father’s sister Jochebed, and she bore him Aaron and Moses. Amram lived 137 years.

Context

18Ụmụ ndị ikom Kohat bụ, Amram, Izha, Hebrọn na Uziel. Kohat gbara narị afọ na iri afọ atọ na atọ mgbe ọ nwụrụ. 19Ụmụ ndị ikom Merari bụ Mahali na Mushi. Ndị a niile si nʼagbụrụ Livayị, dịka ihe e dere banyere ha si dị. 20Amram lụrụ Jokebed, nwanne nna ya. Erọn na Mosis bụ ụmụ ha ndị ikom. Ma Amram gbara narị afọ na iri afọ atọ na asaa mgbe ọ nwụrụ. 21Ụmụ ndị ikom Izha bụ Kora, Nefeg na Zikri. 22Ụmụ ndị ikom Uziel bụ, Mishael, Elzafan na Sitri.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.