Ọpụpụ 39:12
Exodus 39:12 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Nʼahịrị nke atọ bụ: nkume jasint, ageeti na ametisiti.
Exodus 39:12 in English
Exodus 39:12 · Berean Standard Bible
the third row had a jacinth, an agate, and an amethyst;
Context
10Mgbe ahụ, ha hịọnyere ahịrị nkume anọ ndị dị oke ọnụahịa nʼime ya. Ụdị dị nʼahịrị nke mbụ bụ: nkume kanelian, krisolaịt na beril, 11nʼahịrị nke abụọ bụ: nkume tọkwọisi, safaia na emeralụdụ. 12Nʼahịrị nke atọ bụ: nkume jasint, ageeti na ametisiti. 13Nʼahịrị nke anọ bụ: nkume topaazi, ọniks na jaspa. Ahịọnyere ha nʼime ihe ọlaedo a kpara akpa. 14Ha dị nkume iri na abụọ, nke ọbụla na-anọchi anya aha ụmụ ndị ikom Izrel. Egbunyere aha ebo iri na abụọ ahụ, otu nʼotu, nke ọbụla dịka aha ya si dị.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.