Native Bible

Exodus 39:13 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Nʼahịrị nke anọ bụ: nkume topaazi, ọniks na jaspa. Ahịọnyere ha nʼime ihe ọlaedo a kpara akpa.

Exodus 39:13 in English

Exodus 39:13 · Berean Standard Bible

and the fourth row had a beryl, an onyx, and a jasper. These stones were mounted in gold filigree settings.

Context

11nʼahịrị nke abụọ bụ: nkume tọkwọisi, safaia na emeralụdụ. 12Nʼahịrị nke atọ bụ: nkume jasint, ageeti na ametisiti. 13Nʼahịrị nke anọ bụ: nkume topaazi, ọniks na jaspa. Ahịọnyere ha nʼime ihe ọlaedo a kpara akpa. 14Ha dị nkume iri na abụọ, nke ọbụla na-anọchi anya aha ụmụ ndị ikom Izrel. Egbunyere aha ebo iri na abụọ ahụ, otu nʼotu, nke ọbụla dịka aha ya si dị. 15Ha ji ọlaedo a nụchara anụcha mee eriri a kpara akpa dịka ụdọ, maka ihe mgbochi obi.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.