Native Bible

Exodus 39:11 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

nʼahịrị nke abụọ bụ: nkume tọkwọisi, safaia na emeralụdụ.

Exodus 39:11 in English

Exodus 39:11 · Berean Standard Bible

the second row had a turquoise, a sapphire, and a diamond;

Context

9Ọ ha nʼotu, iri sentimita abụọ na atọ nʼogologo, iri sentimita abụọ na atọ nʼobosara; nke apịajiri ụzọ abụọ. 10Mgbe ahụ, ha hịọnyere ahịrị nkume anọ ndị dị oke ọnụahịa nʼime ya. Ụdị dị nʼahịrị nke mbụ bụ: nkume kanelian, krisolaịt na beril, 11nʼahịrị nke abụọ bụ: nkume tọkwọisi, safaia na emeralụdụ. 12Nʼahịrị nke atọ bụ: nkume jasint, ageeti na ametisiti. 13Nʼahịrị nke anọ bụ: nkume topaazi, ọniks na jaspa. Ahịọnyere ha nʼime ihe ọlaedo a kpara akpa.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.