Ọpụpụ 15:14
Exodus 15:14 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ụwa niile nụrụ ya, maa jijiji. Ndị Filistia ka oke ihe mgbu bịakwasịrị.
Exodus 15:14 in English
Exodus 15:14 · Berean Standard Bible
The nations will hear and tremble; anguish will grip the dwellers of Philistia.
Context
12“I setịpụrụ aka nri gị,
ala meghere ọnụ ya loo ndị iro gị niile. 13Site nʼebere gị,
i dupụtara ndị ị zọpụtara.
Sitekwa nʼike gị dị ebube, i duru ha
ruo nʼebe obibi gị dị nsọ. 14Ụwa niile nụrụ ya, maa jijiji.
Ndị Filistia ka oke ihe mgbu bịakwasịrị. 15Ndị eze Edọm ga-anọ nʼọnọdụ obi ịlọ mmiri.
Ndị ndu Moab niile ga-abụ ndị ọma jijiji ga-ejidekwa,
ndị Kenan niile nʼọnọdụ ịtụ egwu ga-agbaze; 16oke egwu na oke ụjọ ejidela ha.
Site nʼike nke aka gị,
ha ga-anọ jụụ dịka nkume,
tutu ruo mgbe ndị gị, Onyenwe anyị, gafechara,
tutu ruo mgbe ndị gị, ndị ị zụtara nye onwe gị, gafechara.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.